Mr M & Revelation – Eze Ndi Eze mp3 download

Lyrics:  EZE NMUO

Oke nmuo
Eze ndi nmuo
Imere kam buru nmuo
Chukwu anyi naefe bu Eze nmuo
Oke ifufe na anu onu ya dere du
Mbilite na onwu eh
Oke Chi na eri oke aja
Agbanwa agbanwe
Chi kwenkwa meeya
Ma mezu kwa okwu onu Ya
Jesus
We bow in worship
I extol Your matchless name Lord
Eze ndi nmuo
Odee jimjim
Bilie nenwu na ihe (3x)
Bilie

Ka anyi kpoisi ala nye
Eze nmuo
Okwa Gi bu answer nye ndi kwere kwe
Onye ike ifufe na anu onu Ya dere du
Okwa Gi na emepe uzo ebe uzo na adighi
Onye ajonmuo na amosu na anu onu Ya dere du
Chukwu bi n’igwe, biri n’uwa, birii ebenile
Omini every every

Eze ndi eze na ezee ezee
Eze ndi eze na atu egwu
Eze ndi nmuo na ederedu na okwu onu Ya
Eze ndi nmuo na akpo isialaa nye

Eze ndi eze na ezee ezee
Eze ndi eze na atu egwu
Eze ndi nmuo na ederedu na okwu onu Ya
Eze ndi nmuo na akpo isialaa nye

Eze cancer na ezee ezee
Eze lungs na atu egwu
Eze nrianria nile na edere du na okwu onu Ya
Eze uko onu ubiam na ezea eza
Eze eweghe ego na atu egwu Ya
Eze ndi nmuo na edere du na okwu onu Ya
Ha na edere du na okwu onu Gi (3x)
Ihe nili na abughi ihe nke Gi bu Chineke tinyere
na edere du na okwu onu Gi

Who can challenge You
Who can oppose You (x5)

Eze ndi eze na ezee ezee
Eze ndi eze na atu egwu
Eze ndi nmuo na ederedu na okwu onu Ya
Eze ndi nmuo na akpo isialaa nye

Eze nmuo
Eze nmuo
I worship You

Eze nmuo
Eze nmuo
I worship You

Eze nmuo
Eze nmuo
I worship You

Stream, Listen and Dowload

https://fakaza2018.com/wp-content/uploads/2020/06/ad-button-1.gif

//zeekaihu.net/4/3319896